Ọnụ Ọgụgụ 21:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 E mesịa, ha tụgharịrị wee si n’ụzọ Beshan+ gbagoo. Ọg+ eze Beshan wee pụta ibuso ha agha n’Edriaị,+ ya na ndị ya niile. Diuterọnọmi 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Anyị wee tụgharịa si n’ụzọ Beshan gbagoo. Ọg+ eze Beshan wee pụta, ya na ndị ya niile, ibuso anyị agha n’Edriaị.+
33 E mesịa, ha tụgharịrị wee si n’ụzọ Beshan+ gbagoo. Ọg+ eze Beshan wee pụta ibuso ha agha n’Edriaị,+ ya na ndị ya niile.
3 “Anyị wee tụgharịa si n’ụzọ Beshan gbagoo. Ọg+ eze Beshan wee pụta, ya na ndị ya niile, ibuso anyị agha n’Edriaị.+