10 n’ụbọchị i guzoro n’ihu Jehova bụ́ Chineke gị na Horeb,+ mgbe Jehova sịrị m, ‘Kpọkọtara m ndị a niile ka m mee ka ha nụ okwu m,+ ka ha wee mụta ịtụ egwu+ m n’ụbọchị niile ha dị ndụ n’ala ahụ, ka ha kụziekwara ya ụmụ ha.’+
25 ka anyị ghara ịhapụ nzukọ anyị,+ dị ka ụfọdụ ndị na-emekarị, kama ka anyị na-agbarịta ibe anyị ume,+ na-emekwa otú ahụ karị, ka unu na-ahụ ụbọchị ahụ ka ọ na-eru nso.+