Levitikọs 18:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi ya, ala ha bụ ihe na-adịghị ọcha, m ga-enyekwa ya ntaramahụhụ n’ihi njehie ya, ala ahụ ga-agbọpụkwa ndị bi n’ime ya.+ Diuterọnọmi 2:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Anyị wee weghara obodo ya niile n’oge ahụ ma bibie+ obodo ọ bụla, gbuokwa ndị ikom na ndị inyom na ụmụntakịrị. Ọ dịghị onye anyị hapụrụ ndụ. Ezikiel 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Gbuonụ agadi, nwa okorobịa na nwa agbọghọ na-amaghị nwoke na nwatakịrị na ndị inyom,+ gbuchaanụ ha. Ma, unu agala onye ọ bụla nwere akara ahụ nso,+ unu ga-amalitekwa n’ebe nsọ m.”+ Ha wee malite ná ndị agadi, bụ́ ndị nọ n’ihu ụlọ ahụ.+
25 N’ihi ya, ala ha bụ ihe na-adịghị ọcha, m ga-enyekwa ya ntaramahụhụ n’ihi njehie ya, ala ahụ ga-agbọpụkwa ndị bi n’ime ya.+
34 Anyị wee weghara obodo ya niile n’oge ahụ ma bibie+ obodo ọ bụla, gbuokwa ndị ikom na ndị inyom na ụmụntakịrị. Ọ dịghị onye anyị hapụrụ ndụ.
6 Gbuonụ agadi, nwa okorobịa na nwa agbọghọ na-amaghị nwoke na nwatakịrị na ndị inyom,+ gbuchaanụ ha. Ma, unu agala onye ọ bụla nwere akara ahụ nso,+ unu ga-amalitekwa n’ebe nsọ m.”+ Ha wee malite ná ndị agadi, bụ́ ndị nọ n’ihu ụlọ ahụ.+