Ọpụpụ 16:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ụlọ Izrel wee malite ịkpọ ya “mana.” Ọ na-acha ọcha dị ka mkpụrụ kọrịanda, ọ na-atọkwa ka achịcha dị mbadamba e tinyere mmanụ aṅụ.+ Abụ Ọma 78:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee mee ka mana na-ezoro ha dị ka mmiri ka ha rie,+O nyekwara ha nri si n’eluigwe.+
31 Ụlọ Izrel wee malite ịkpọ ya “mana.” Ọ na-acha ọcha dị ka mkpụrụ kọrịanda, ọ na-atọkwa ka achịcha dị mbadamba e tinyere mmanụ aṅụ.+