Ọpụpụ 32:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova wee sị Mozis: “Gbadaa, n’ihi na ndị gị, bụ́ ndị i dupụtara n’ala Ijipt, emewo omume na-eweta mbibi.+ Diuterọnọmi 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ka unu wee ghara ime omume na-eweta mbibi,+ gharakwa imere onwe unu ihe oyiyi a pịrị apị, ọdịdị nke ihe oyiyi ọ bụla, ihe yiri nwoke ma ọ bụ nwaanyị,+
7 Jehova wee sị Mozis: “Gbadaa, n’ihi na ndị gị, bụ́ ndị i dupụtara n’ala Ijipt, emewo omume na-eweta mbibi.+
16 ka unu wee ghara ime omume na-eweta mbibi,+ gharakwa imere onwe unu ihe oyiyi a pịrị apị, ọdịdị nke ihe oyiyi ọ bụla, ihe yiri nwoke ma ọ bụ nwaanyị,+