Levitikọs 4:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Onye nchụàjà ga-eji mkpịsị aka ya rụta ọbara ya tee ya na mpi+ ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ, ọ ga-awụsakwa nke fọdụrụ n’ọbara ya n’ala ebe ịchụàjà.+
30 Onye nchụàjà ga-eji mkpịsị aka ya rụta ọbara ya tee ya na mpi+ ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ, ọ ga-awụsakwa nke fọdụrụ n’ọbara ya n’ala ebe ịchụàjà.+