Ọnụ Ọgụgụ 18:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Lee, enyewo m ụmụ Livaị otu ụzọ n’ụzọ iri+ ọ bụla n’Izrel ka ọ bụrụ ihe nketa maka ozi ha na-eje, bụ́ ozi ha na-eje n’ụlọikwuu nzute. Diuterọnọmi 12:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Lezie anya ka ị ghara ịgbahapụ onye Livaị+ ụbọchị niile ị ga-ebi n’ala gị. 2 Ihe E Mere 31:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ gwakwara ndị mmadụ, bụ́ ndị bi na Jeruselem, ka ha na-eweta òkè dịịrị ndị nchụàjà+ na ndị Livaị,+ ka ha wee na-edebezu+ iwu Jehova.+ 1 Ndị Kọrịnt 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị na-arụ ọrụ dị nsọ na-eri+ ihe ụlọ nsọ, ndị na-ejechikwa ozi anya+ n’ebe ịchụàjà nwere òkè dịịrị ha n’ebe ịchụàjà?
21 “Lee, enyewo m ụmụ Livaị otu ụzọ n’ụzọ iri+ ọ bụla n’Izrel ka ọ bụrụ ihe nketa maka ozi ha na-eje, bụ́ ozi ha na-eje n’ụlọikwuu nzute.
4 Ọ gwakwara ndị mmadụ, bụ́ ndị bi na Jeruselem, ka ha na-eweta òkè dịịrị ndị nchụàjà+ na ndị Livaị,+ ka ha wee na-edebezu+ iwu Jehova.+
13 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị na-arụ ọrụ dị nsọ na-eri+ ihe ụlọ nsọ, ndị na-ejechikwa ozi anya+ n’ebe ịchụàjà nwere òkè dịịrị ha n’ebe ịchụàjà?