Nehemaya 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M wee chọpụta na e nyebeghị ndị Livaị òkè+ ha, nke mere na onye ọ bụla n’ime ndị Livaị na ndị na-abụ abụ, bụ́ ndị na-arụ ọrụ, gbagara n’ubi nke ya.+ 1 Ndị Kọrịnt 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na n’iwu Mozis, e dere, sị: “Ekechila ọnụ ehi mgbe ọ na-azọcha mkpụrụ.”+ Ọ̀ bụ ehi ka Chineke nwere mmasị na ha?
10 M wee chọpụta na e nyebeghị ndị Livaị òkè+ ha, nke mere na onye ọ bụla n’ime ndị Livaị na ndị na-abụ abụ, bụ́ ndị na-arụ ọrụ, gbagara n’ubi nke ya.+
9 N’ihi na n’iwu Mozis, e dere, sị: “Ekechila ọnụ ehi mgbe ọ na-azọcha mkpụrụ.”+ Ọ̀ bụ ehi ka Chineke nwere mmasị na ha?