Ọpụpụ 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Unu ga-echedo ya ruo n’ụbọchị nke iri na anọ n’ọnwa a,+ ọgbakọ dum nke nzukọ Izrel ga-egbu ya ná mgbede.+ Ọnụ Ọgụgụ 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’abalị iri na anọ n’ọnwa a, ná mgbede,+ ka unu ga-akwadebe ya n’oge ya a kara aka. Unu ga-akwadebe ya dị ka ụkpụrụ ya niile na usoro ya niile si dị.”+ Matiu 26:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe o ruru ná mgbede,+ ya na mmadụ iri na abụọ ahụ na-eso ụzọ ya nọ na-eri ihe na tebụl.+
6 Unu ga-echedo ya ruo n’ụbọchị nke iri na anọ n’ọnwa a,+ ọgbakọ dum nke nzukọ Izrel ga-egbu ya ná mgbede.+
3 N’abalị iri na anọ n’ọnwa a, ná mgbede,+ ka unu ga-akwadebe ya n’oge ya a kara aka. Unu ga-akwadebe ya dị ka ụkpụrụ ya niile na usoro ya niile si dị.”+