Diuterọnọmi 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Kama ọ bụ n’ebe Jehova bụ́ Chineke gị ga-ahọrọ ime ka aha ya biri+ ka ị ga-achụ anụ ememme ngabiga n’àjà ná mgbede, ozugbo anyanwụ dara,+ n’oge ahụ a kara aka mgbe i si n’Ijipt pụta.
6 Kama ọ bụ n’ebe Jehova bụ́ Chineke gị ga-ahọrọ ime ka aha ya biri+ ka ị ga-achụ anụ ememme ngabiga n’àjà ná mgbede, ozugbo anyanwụ dara,+ n’oge ahụ a kara aka mgbe i si n’Ijipt pụta.