Ọnụ Ọgụgụ 35:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Obodo isii ndị a ga-abụrụ ụmụ Izrel na onye mbịarambịa+ na onye ọbịa nọ n’etiti ha ebe mgbaba, ka onye ọ bụla nke gburu mkpụrụ obi n’amaghị ama gbaba na ha.+ Joshụa 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ka onye gburu mmadụ,+ bụ́ onye gburu mkpụrụ obi n’amaghị ama, wee gbaga n’ebe ahụ; ọ ga-abụkwara unu ebe mgbaba iji gbanahụ onye ọbọ ọbara.+ 1 Ihe E Mere 6:57 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 E nyekwara ụmụ Erọn obodo mgbaba dị iche iche,+ bụ́ Hibrọn,+ nakwa Libna+ na ala ịta ahịhịa ya nakwa Jatia+ na Eshtemoa+ na ala ịta ahịhịa ya,
15 Obodo isii ndị a ga-abụrụ ụmụ Izrel na onye mbịarambịa+ na onye ọbịa nọ n’etiti ha ebe mgbaba, ka onye ọ bụla nke gburu mkpụrụ obi n’amaghị ama gbaba na ha.+
3 ka onye gburu mmadụ,+ bụ́ onye gburu mkpụrụ obi n’amaghị ama, wee gbaga n’ebe ahụ; ọ ga-abụkwara unu ebe mgbaba iji gbanahụ onye ọbọ ọbara.+
57 E nyekwara ụmụ Erọn obodo mgbaba dị iche iche,+ bụ́ Hibrọn,+ nakwa Libna+ na ala ịta ahịhịa ya nakwa Jatia+ na Eshtemoa+ na ala ịta ahịhịa ya,