Joshụa 10:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Jọshụa na Izrel dum wee si na Makida gaa Libna wee buso Libna agha.+ Joshụa 15:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Libna+ na Ita+ na Eshan, Aịzaya 37:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 E mesịa, Rabshake+ laghachiri wee hụ ka eze Asiria na-ebuso Libna agha,+ n’ihi na ọ nụrụ na o siwo na Lekish pụọ.+
8 E mesịa, Rabshake+ laghachiri wee hụ ka eze Asiria na-ebuso Libna agha,+ n’ihi na ọ nụrụ na o siwo na Lekish pụọ.+