5Mozis wee kpọkọta Izrel dum wee sị ha: “Izrel,+ nụrụnụ ụkpụrụ na mkpebi ikpe+ ndị m na-ekwu ná ntị unu taa, mụtakwanụ ha ma lezienụ anya ka unu mee ha.+
8 Agaghịkwa m eme ọzọ ka ụkwụ Izrel si n’ala m nyere ndị nna nna ha wagharịa,+ ma ọ bụrụhaala na ha elezie anya mee ihe niile m nyere ha n’iwu,+ bụ́ iwu dum ohu m Mozis nyere ha.”