9 M ga-enye ndị m Izrel otu ebe, kụọkwa ha dị ka mkpụrụ,+ ha ga-ebikwa n’ebe ha nọ, a gakwaghị eme ka ha maa jijiji; ụmụ ajọ omume+ agaghị enye ha nsogbu ọzọ, dị nnọọ ka ha mere na mbụ,+
8 Agaghịkwa m eme ka ụkwụ Izrel pụọ ọzọ n’ala m kenyere+ ndị nna nna ha,+ ma ọ bụrụhaala na ha elezie anya mee ihe niile m nyere ha n’iwu+ site n’aka Mozis,+ bụ́ iwu dum+ na ụkpụrụ+ na mkpebi ikpe dị iche iche.”+