Diuterọnọmi 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Debe ihe Jehova bụ́ Chineke gị nyere n’iwu site n’ije ije n’ụzọ+ ya nakwa site n’ịtụ egwu ya.+ Diuterọnọmi 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ugbu a, Izrel, gịnị ka Jehova bụ́ Chineke gị na-achọ n’aka gị+ ma ọ́ bụghị ịtụ egwu+ Jehova bụ́ Chineke gị, ka i wee jee ije n’ụzọ ya niile+ nakwa ka ị hụ ya n’anya+ ma jiri obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum na-ejere Jehova bụ́ Chineke gị ozi;+ 1 Ndị Tesalonaịka 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ka unu wee na-eje ije+ n’ụzọ kwesịrị ekwesị n’ihu Chineke, bụ́ onye na-akpọ+ unu ka unu banye n’alaeze ya+ nakwa n’ebube ya.
12 “Ugbu a, Izrel, gịnị ka Jehova bụ́ Chineke gị na-achọ n’aka gị+ ma ọ́ bụghị ịtụ egwu+ Jehova bụ́ Chineke gị, ka i wee jee ije n’ụzọ ya niile+ nakwa ka ị hụ ya n’anya+ ma jiri obi gị dum na mkpụrụ obi gị dum na-ejere Jehova bụ́ Chineke gị ozi;+
12 ka unu wee na-eje ije+ n’ụzọ kwesịrị ekwesị n’ihu Chineke, bụ́ onye na-akpọ+ unu ka unu banye n’alaeze ya+ nakwa n’ebube ya.