Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Tesalonaịka 2
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

1 Ndị Tesalonaịka 2:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 17:1; 2Te 3:8
  • +Ọrụ 17:4

1 Ndị Tesalonaịka 2:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 17:2
  • +Ọrụ 16:22
  • +Ọrụ 16:37
  • +Ọrụ 16:12

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 133

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 59

    Ụlọ Nche,

    7/15/2009, p. 20

    7/15/2008, p. 8

    12/15/1999, p. 23-25

1 Ndị Tesalonaịka 2:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 4:7

1 Ndị Tesalonaịka 2:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ti 1:11; Taị 1:3
  • +Ga 1:10
  • +Ilu 17:3; Jer 11:20; 1Kọ 4:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    3/2024, p. 30

1 Ndị Tesalonaịka 2:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 28:23; 29:5
  • +Mk 12:40
  • +Ọrụ 20:33; Kọl 3:5; 2Pi 2:3

1 Ndị Tesalonaịka 2:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 5:41, 44
  • +2Kọ 11:9; 2Te 3:8, 10

1 Ndị Tesalonaịka 2:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 3:26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2000, p. 22

1 Ndị Tesalonaịka 2:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 12:15
  • +Jn 15:13
  • +Jn 13:35

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/2000, p. 22

1 Ndị Tesalonaịka 2:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 18:3; 20:34; 1Kọ 4:12
  • +2Kọ 11:9; 2Te 3:8

1 Ndị Tesalonaịka 2:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 13:18

1 Ndị Tesalonaịka 2:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 4:15
  • +Ọrụ 20:31

1 Ndị Tesalonaịka 2:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 5:16; Efe 4:1; Kọl 1:10; 1Pi 1:15
  • +1Te 5:24; 2Te 1:11; 1Pi 5:10
  • +Lu 22:29

1 Ndị Tesalonaịka 2:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 1:2
  • +Ọrụ 11:1; Hib 4:12
  • +Ga 1:11
  • +Fil 2:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 5

1 Ndị Tesalonaịka 2:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 15:19; Ọrụ 17:5

1 Ndị Tesalonaịka 2:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 2:23
  • +Mt 5:12; Ọrụ 7:52
  • +Mt 23:34; Ọrụ 21:13

1 Ndị Tesalonaịka 2:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Lu 11:52; Ọrụ 13:50
  • +Ro 10:9
  • +Je 15:16; Mt 23:32
  • +Ro 1:18

1 Ndị Tesalonaịka 2:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 1:11

1 Ndị Tesalonaịka 2:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Fil 4:1; 2Te 1:4
  • +1Te 3:13; 5:23

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Tesa. 2:1Ọrụ 17:1; 2Te 3:8
1 Tesa. 2:1Ọrụ 17:4
1 Tesa. 2:2Ọrụ 17:2
1 Tesa. 2:2Ọrụ 16:22
1 Tesa. 2:2Ọrụ 16:37
1 Tesa. 2:2Ọrụ 16:12
1 Tesa. 2:31Te 4:7
1 Tesa. 2:41Ti 1:11; Taị 1:3
1 Tesa. 2:4Ga 1:10
1 Tesa. 2:4Ilu 17:3; Jer 11:20; 1Kọ 4:5
1 Tesa. 2:5Ilu 28:23; 29:5
1 Tesa. 2:5Mk 12:40
1 Tesa. 2:5Ọrụ 20:33; Kọl 3:5; 2Pi 2:3
1 Tesa. 2:6Jn 5:41, 44
1 Tesa. 2:62Kọ 11:9; 2Te 3:8, 10
1 Tesa. 2:71Ez 3:26
1 Tesa. 2:82Kọ 12:15
1 Tesa. 2:8Jn 15:13
1 Tesa. 2:8Jn 13:35
1 Tesa. 2:9Ọrụ 18:3; 20:34; 1Kọ 4:12
1 Tesa. 2:92Kọ 11:9; 2Te 3:8
1 Tesa. 2:10Hib 13:18
1 Tesa. 2:111Kọ 4:15
1 Tesa. 2:11Ọrụ 20:31
1 Tesa. 2:12Ga 5:16; Efe 4:1; Kọl 1:10; 1Pi 1:15
1 Tesa. 2:121Te 5:24; 2Te 1:11; 1Pi 5:10
1 Tesa. 2:12Lu 22:29
1 Tesa. 2:131Te 1:2
1 Tesa. 2:13Ọrụ 11:1; Hib 4:12
1 Tesa. 2:13Ga 1:11
1 Tesa. 2:13Fil 2:13
1 Tesa. 2:14Jn 15:19; Ọrụ 17:5
1 Tesa. 2:15Ọrụ 2:23
1 Tesa. 2:15Mt 5:12; Ọrụ 7:52
1 Tesa. 2:15Mt 23:34; Ọrụ 21:13
1 Tesa. 2:16Lu 11:52; Ọrụ 13:50
1 Tesa. 2:16Ro 10:9
1 Tesa. 2:16Je 15:16; Mt 23:32
1 Tesa. 2:16Ro 1:18
1 Tesa. 2:17Ro 1:11
1 Tesa. 2:19Fil 4:1; 2Te 1:4
1 Tesa. 2:191Te 3:13; 5:23
  • Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
  • Gụọ nke Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (nwt)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
1 Ndị Tesalonaịka 2:1-20

1 Ndị Tesalonaịka

2 Ụmụnna anyị, n’ezie, unu onwe unu maara otú nleta+ anyị letara unu si bụrụ nke rụpụtara ihe.+ 2 Unu makwaara otú anyị si nwee nkwuwa okwu site n’enyemaka Chineke, anyị wee gbasie mgba ike zie+ unu ozi ọma Chineke mgbe anyị bu ụzọ tasịa ahụhụ,+ e meekwa anyị ihe ihere+ na Filipaị+ (dị nnọọ ka unu maara). 3 N’ihi na ndụmọdụ anyị na-enye adịghị esite ná njehie ma ọ bụ adịghị ọcha+ ma ọ bụ aghụghọ, 4 kama, dị ka Chineke nwapụtaworo na anyị bụ ndị ruru eru ka e nyefee+ anyị ozi ọma ahụ n’aka, otú ahụ ka anyị na-ekwu, ọ bụghị dị ka ndị na-eme ihe dị ndị mmadụ mma,+ kama dị ka ndị na-eme ihe dị Chineke mma, bụ́ onye na-enyocha obi anyị.+

5 N’eziokwu, ọ dịghị mgbe anyị ji okwu ịja mma efu bịa,+ (dị nnọọ ka unu maara). Anyị abịaghịkwa dị ka ndị ihu abụọ+ bụ́ ndị nwere anyaukwu.+ Chineke bụ onye akaebe! 6 Anyị anọghịkwa na-achọ otuto n’aka ndị mmadụ,+ ee e, ma ọ̀ bụ site n’aka unu ma ọ bụ site n’aka ndị ọzọ, ọ bụ ezie na anyị nwere ike ịbụ oké ibu arọ+ dị ka ndịozi Kraịst. 7 Kama nke ahụ, anyị ghọrọ ndị dị nwayọọ n’etiti unu, dị ka mgbe nne nke na-enye nwa ara na-elekọta+ ụmụ ya. 8 Ya mere, ebe anyị nwere ịhụnanya dị ukwuu n’ebe unu nọ,+ ọ masịrị anyị ọ bụghị naanị izi unu ozi ọma Chineke, kamakwa inye unu mkpụrụ obi anyị,+ n’ihi na unu ghọrọ ndị anyị hụrụ n’anya.+

9 N’ezie, ụmụnna anyị, unu na-echeta ọrụ anyị rụsiri ike na ndọlị anyị dọlịrị. Ọ bụ site n’ịrụ ọrụ+ abalị na ehihie ka anyị kwusaara unu ozi ọma Chineke, ka anyị wee ghara ibo onye ọ bụla n’ime unu oké ibu arọ.+ 10 Unu bụ ndị akaebe, Chineke bụkwa onye akaebe, banyere otú anyị si guzosie ike n’ebe unu bụ́ ndị kwere ekwe nọ, bụrụkwa ndị ezi omume na ndị a na-apụghị ịta ụta+ n’ebe unu nọ. 11 N’otu aka ahụ, unu maara nke ọma na, dị ka nna+ si eme ụmụ ya, otú ahụ ka anyị si na-adụsi onye ọ bụla n’ime unu ọdụ ike,+ na-agụgụkwa unu ma na-agbara unu àmà, 12 ka unu wee na-eje ije+ n’ụzọ kwesịrị ekwesị n’ihu Chineke, bụ́ onye na-akpọ+ unu ka unu banye n’alaeze ya+ nakwa n’ebube ya.

13 N’ezie, ọ bụ ya mere anyị jikwa na-ekele Chineke n’akwụsịghị akwụsị,+ n’ihi na mgbe unu natara okwu Chineke,+ bụ́ nke unu nụrụ n’ọnụ anyị, unu nabatara ya, ọ bụghị dị ka okwu ụmụ mmadụ,+ kama, dị nnọọ ka ọ bụ n’eziokwu, dị ka okwu Chineke, bụ́ nke na-arụkwa ọrụ n’ime unu ndị kwere ekwe.+ 14 N’ihi na, ụmụnna anyị, unu ghọrọ ndị na-eṅomi ọgbakọ Chineke ndị dị na Judia n’ime Kraịst Jizọs, n’ihi na unu malitekwara ịta ahụhụ+ n’aka ndị obodo unu n’otu ihe ndị ahụ nke ha na-atakwa ahụhụ ha n’aka ndị Juu, 15 bụ́ ndị gburu ọbụna Onyenwe anyị Jizọs+ na ndị amụma+ ma kpagbuo anyị.+ Ha adịghịkwa eme ihe dị Chineke mma, kama ha na-emegide ọdịmma nke mmadụ niile, 16 ka ha na-anwa igbochi+ anyị ịgwa ndị mba ọzọ okwu ka e wee zọpụta ha,+ nke mere na ha na-emeru mmehie ha n’isi+ mgbe niile. Ma ọnụma ya emesịwo bịakwasị ha.+

17 Ma anyị onwe anyị, ụmụnna anyị, mgbe a manyere anyị ka anyị hapụ unu n’anụ ahụ́ ruo naanị mkpirikpi oge, ma unu apụghị anyị n’obi, anyị ji ọchịchọ dị ukwuu gbaa mbọ karịa nnọọ otú o kwesịrị ka anyị hụ ihu unu.+ 18 N’ihi nke a, anyị chọrọ ịbịakwute unu, ee, mụ bụ́ Pọl, ma otu ugboro ma ugboro abụọ, ma Setan nọchiiri anyị ụzọ. 19 N’ihi na olee ihe bụ́ olileanya anyị ma ọ bụ ọṅụ anyị ma ọ bụ okpueze+ aṅụrị anyị—ee, ọ́ bụghị unu n’eziokwu?—n’ihu Onyenwe anyị Jizọs n’oge ọnụnọ ya?+ 20 N’ezie, ọ bụ unu bụ ebube anyị na ọṅụ anyị.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya