Diuterọnọmi 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma unu niile ndị na-arapara+ n’ebe Jehova bụ́ Chineke unu nọ dịcha ndụ taa. Diuterọnọmi 10:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu.+ Ọ bụ ya ka ị ga-ejere ozi,+ n’ahụ́ ya ka ị ga-araparakwa,+ ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi.+ Joshụa 23:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Kama, ọ bụ Jehova bụ́ Chineke unu ka unu ga-arapara n’ahụ́,+ dị nnọọ ka unu meworo ruo taa.
20 “Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu.+ Ọ bụ ya ka ị ga-ejere ozi,+ n’ahụ́ ya ka ị ga-araparakwa,+ ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi.+