Ọpụpụ 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ikpeazụ, o weere akwụkwọ ọgbụgba ndụ+ ahụ gụọ ná ntị ndị Izrel.+ Ha wee sị: “Anyị dị njikere ime ihe niile Jehova kwuru, anyị ga-erubekwa isi.”+ Diuterọnọmi 17:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ ga-erukwa na mgbe ọ nọkwasịrị n’ocheeze nke alaeze ya, ọ ga-edepụtara onwe ya iwu a n’akwụkwọ site na nke dị n’aka ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị.+ Diuterọnọmi 31:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Werenụ akwụkwọ iwu a,+ debenụ ya n’akụkụ igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu, ọ ga-aghọkwa ihe akaebe n’ebe ahụ megide gị.+ Joshụa 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Akwụkwọ iwu a agaghị apụ n’ọnụ gị,+ ị ga na-agụkwa ihe dị na ya n’olu dị ala ehihie na abalị, ka i wee lezie anya mee ihe niile e dere na ya;+ n’ihi na mgbe ahụ, ị ga-eme ka ụzọ gị gaa nke ọma, mgbe ahụkwa, ị ga-eji amamihe mee ihe.+
7 N’ikpeazụ, o weere akwụkwọ ọgbụgba ndụ+ ahụ gụọ ná ntị ndị Izrel.+ Ha wee sị: “Anyị dị njikere ime ihe niile Jehova kwuru, anyị ga-erubekwa isi.”+
18 Ọ ga-erukwa na mgbe ọ nọkwasịrị n’ocheeze nke alaeze ya, ọ ga-edepụtara onwe ya iwu a n’akwụkwọ site na nke dị n’aka ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị.+
26 “Werenụ akwụkwọ iwu a,+ debenụ ya n’akụkụ igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu, ọ ga-aghọkwa ihe akaebe n’ebe ahụ megide gị.+
8 Akwụkwọ iwu a agaghị apụ n’ọnụ gị,+ ị ga na-agụkwa ihe dị na ya n’olu dị ala ehihie na abalị, ka i wee lezie anya mee ihe niile e dere na ya;+ n’ihi na mgbe ahụ, ị ga-eme ka ụzọ gị gaa nke ọma, mgbe ahụkwa, ị ga-eji amamihe mee ihe.+