1 Ihe E Mere 22:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ị ga-enwe ihe ịga nke ọma+ ma ọ bụrụ na i lezie anya wee debe ụkpụrụ+ na mkpebi ikpe+ Jehova nyere Mozis n’iwu+ banyere Izrel. Nwee obi ike, dịkwa ike.+ Atụla egwu,+ atụkwala ụjọ.+
13 Ị ga-enwe ihe ịga nke ọma+ ma ọ bụrụ na i lezie anya wee debe ụkpụrụ+ na mkpebi ikpe+ Jehova nyere Mozis n’iwu+ banyere Izrel. Nwee obi ike, dịkwa ike.+ Atụla egwu,+ atụkwala ụjọ.+