Ọpụpụ 18:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Mozis wee họpụta ndị ikom ruru eru n’etiti Izrel dum wee mee ha ndị isi nke ndị Izrel,+ dị ka ndị isi nke otu puku otu puku mmadụ, ndị isi nke otu narị otu narị mmadụ, ndị isi nke iri mmadụ ise iri mmadụ ise na ndị isi nke mmadụ iri mmadụ iri. Ọnụ Ọgụgụ 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụ ndị a ka e si ná nzukọ ahụ kpọọ, bụ́ ndị isi+ nke ebo ndị nna ha. Ha bụ ndị isi nke puku kwuru puku ndị Izrel.”+ Joshụa 23:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 na Jọshụa kpọkọrọ Izrel dum,+ ndị okenye ha, na ndị isi+ ha na ndị ikpe ha na ndị ndú ha, wee sị ha: “Mụ onwe m emewo agadi, akawo m nká.
25 Mozis wee họpụta ndị ikom ruru eru n’etiti Izrel dum wee mee ha ndị isi nke ndị Izrel,+ dị ka ndị isi nke otu puku otu puku mmadụ, ndị isi nke otu narị otu narị mmadụ, ndị isi nke iri mmadụ ise iri mmadụ ise na ndị isi nke mmadụ iri mmadụ iri.
16 Ọ bụ ndị a ka e si ná nzukọ ahụ kpọọ, bụ́ ndị isi+ nke ebo ndị nna ha. Ha bụ ndị isi nke puku kwuru puku ndị Izrel.”+
2 na Jọshụa kpọkọrọ Izrel dum,+ ndị okenye ha, na ndị isi+ ha na ndị ikpe ha na ndị ndú ha, wee sị ha: “Mụ onwe m emewo agadi, akawo m nká.