19 Eluigwe na ụwa bụ ndị akaebe m megide unu taa,+ na edebewo m ndụ na ọnwụ n’ihu unu,+ ngọzi+ na nkọcha;+ ị ga-ahọrọkwa ndụ ka i wee dịrị ndụ,+ gị na ụmụ gị,+
21 Ịlaịja wee bịakwute ìgwè mmadụ ahụ dum wee sị ha: “Ruo ole mgbe ka unu ga na-enwe echiche abụọ dị iche?+ Ọ bụrụ na ọ bụ Jehova bụ ezi Chineke, sowenụ ya;+ ma ọ bụrụ na ọ bụ Bel, sowenụ ya.” Ha azaghị ya ihe ọ bụla.