35 “‘“Mụ onwe m bụ́ Jehova ekwuwo ya na ọ bụ ihe a ka m na-aghaghị ime nzukọ+ ọjọọ a, bụ́ ndị zukọtara imegide m: N’ala ịkpa a ka ha ga-agwụ, n’ebe a kwa ka ha ga-anwụ.+
14 Ọ bụkwa ya mere m ji ṅụọ iyi megide ụlọ Ilaị na àjà ma ọ bụ onyinye agaghị egbochi ntaramahụhụ a ga-enye maka njehie ụlọ Ilaị ruo mgbe a na-akaghị aka.”+