2 Unu makwaara nke ọma taa (n’ihi na ọ bụghị ụmụ unu ka m na-agwa okwu, bụ́ ndị na-amaghị, ndị na-ahụghịkwa ịdọ aka ná ntị Jehova+ bụ́ Chineke unu, ịdị ukwuu+ ya, aka ya dị ike+ na ogwe aka ọ gbatịrị agbatị,+
13 Ụmụ ha ndị na-amabeghị ihe ndị a ga-ege ntị,+ ha ga-amụtakwa ịtụ egwu Jehova bụ́ Chineke unu ụbọchị niile unu na-adị ndụ n’ala ahụ unu na-agafe Jọdan inweta.”+