Ọpụpụ 23:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Lee, m na-ezipụ mmụọ ozi+ ka o butere gị ụzọ iji chebe gị n’ụzọ nakwa iji kpọbata gị n’ebe m kwadebeworo.+ 1 Ndị Eze 22:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ya mere, nụrụ okwu Jehova:+ M na-ahụ ka Jehova nọ ọdụ n’ocheeze ya+ nakwa ka ụsụụ ndị agha niile nke eluigwe guzo n’akụkụ ya, n’aka nri ya nakwa n’aka ekpe ya.+ Abụ Ọma 103:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Gọzienụ Jehova, unu ndị mmụọ ozi+ ya, ndị dị ike nke ukwuu, ndị na-eme ihe o kwuru,+Site n’irube isi n’iwu ya.+ Abụ Ọma 148:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Toonụ ya, unu ndị mmụọ ozi ya niile.+Toonụ ya, unu ụsụụ ndị agha ya dum.+ Daniel 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma onyeisi+ alaeze Peshia+ nọchiiri m ụzọ+ ruo ụbọchị iri abụọ na otu, ma, lee! Maịkel,+ otu n’ime ndị isi kasịnụ,+ bịara nyere m aka; ma mụ onwe m nọgidere n’ebe ahụ n’akụkụ ndị eze Peshia.+
20 “Lee, m na-ezipụ mmụọ ozi+ ka o butere gị ụzọ iji chebe gị n’ụzọ nakwa iji kpọbata gị n’ebe m kwadebeworo.+
19 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ya mere, nụrụ okwu Jehova:+ M na-ahụ ka Jehova nọ ọdụ n’ocheeze ya+ nakwa ka ụsụụ ndị agha niile nke eluigwe guzo n’akụkụ ya, n’aka nri ya nakwa n’aka ekpe ya.+
20 Gọzienụ Jehova, unu ndị mmụọ ozi+ ya, ndị dị ike nke ukwuu, ndị na-eme ihe o kwuru,+Site n’irube isi n’iwu ya.+
13 Ma onyeisi+ alaeze Peshia+ nọchiiri m ụzọ+ ruo ụbọchị iri abụọ na otu, ma, lee! Maịkel,+ otu n’ime ndị isi kasịnụ,+ bịara nyere m aka; ma mụ onwe m nọgidere n’ebe ahụ n’akụkụ ndị eze Peshia.+