Ezra 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 na-ego+ ndị ndụmọdụ ga na-emebi atụmatụ ha ụbọchị niile Saịrọs eze Peshia na-achị ruo n’oge ọchịchị Darayọs+ eze Peshia. Daniel 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ugbu a, m ga-agwa gị ihe bụ́ eziokwu:+ “Lee! E nwere ndị eze atọ ka ga-ebiliri Peshia,+ nke anọ+ ga-akpakọba akụnụba karịa ndị nke ọzọ niile.+ Ozugbo akụnụba ya mere ka ọ dị ike, ọ ga-akpali ihe niile imegide alaeze Gris.+
5 na-ego+ ndị ndụmọdụ ga na-emebi atụmatụ ha ụbọchị niile Saịrọs eze Peshia na-achị ruo n’oge ọchịchị Darayọs+ eze Peshia.
2 Ugbu a, m ga-agwa gị ihe bụ́ eziokwu:+ “Lee! E nwere ndị eze atọ ka ga-ebiliri Peshia,+ nke anọ+ ga-akpakọba akụnụba karịa ndị nke ọzọ niile.+ Ozugbo akụnụba ya mere ka ọ dị ike, ọ ga-akpali ihe niile imegide alaeze Gris.+