7Ụmụ Izrel wee mee omume ekwesịghị ntụkwasị obi n’ihe banyere ihe a ga-ebibi ebibi, n’ihi na Ekan+ nwa Kamaị, nwa Zabdaị, nwa Zira, nke ebo Juda, weere ụfọdụ n’ime ihe a ga-ebibi ebibi.+ Jehova wee weso ụmụ Izrel iwe dị ọkụ.+
20 Ọ́ bụghị Ekan+ nwa Zira mere omume ekwesịghị ntụkwasị obi n’ihe banyere ihe a ga-ebibi ebibi, ọ́ bụghị nzukọ Izrel dum ka e wesoro iwe?+ Ọ bụghịkwa naanị ya nwụrụ n’ihi njehie ya.’”+