Ọnụ Ọgụgụ 32:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mozis wee sị ha: “Ọ bụrụ na unu ga-eme ihe a, ọ bụrụ na unu ga-ejikere n’ihu Jehova ịga agha,+ Joshụa 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 wee sị ha: “Unu onwe unu edebewo ihe niile Mozis ohu Jehova nyere unu n’iwu,+ unu rubekwaara m isi n’ihe niile m nyere unu n’iwu.+
2 wee sị ha: “Unu onwe unu edebewo ihe niile Mozis ohu Jehova nyere unu n’iwu,+ unu rubekwaara m isi n’ihe niile m nyere unu n’iwu.+