Ndị Ikpe 20:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Izrel wee mee ka ndị mmadụ zoo+ gburugburu Gibia ibuso ya agha. 2 Ihe E Mere 13:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma Jeroboam zipụrụ ndị agha ka ha gaa zoo n’azụ ha, ha wee nọrọ ndị Juda n’ihu, ndị agha ahụ zoro ezo anọrọkwa ha n’azụ.+
13 Ma Jeroboam zipụrụ ndị agha ka ha gaa zoo n’azụ ha, ha wee nọrọ ndị Juda n’ihu, ndị agha ahụ zoro ezo anọrọkwa ha n’azụ.+