Joshụa 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee nye ha iwu, sị: “Lee, unu ga-ezo+ n’azụ obodo ahụ. Unu agala ebe dị nnọọ anya n’obodo ahụ, unu niile ga-adịkwa njikere.
4 O wee nye ha iwu, sị: “Lee, unu ga-ezo+ n’azụ obodo ahụ. Unu agala ebe dị nnọọ anya n’obodo ahụ, unu niile ga-adịkwa njikere.