Ọpụpụ 17:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee ruo na ozugbo Mozis weliri aka ya, ụmụ Izrel ana-emeri;+ ma ozugbo o weturu aka ya, ndị Amalek ana-emeri. Joshụa 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe ahụ, unu ga-esi n’ebe unu zoro bilie, unu ga-ewegharakwa obodo ahụ; Jehova bụ́ Chineke unu ga-enyefekwa ya n’aka unu.+ Joshụa 8:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Jọshụa eweghachighịkwa aka ahụ o ji setịa árọ̀+ ahụ ruo mgbe o gbuchara+ ndị niile bi n’obodo E-aị.
11 O wee ruo na ozugbo Mozis weliri aka ya, ụmụ Izrel ana-emeri;+ ma ozugbo o weturu aka ya, ndị Amalek ana-emeri.
7 Mgbe ahụ, unu ga-esi n’ebe unu zoro bilie, unu ga-ewegharakwa obodo ahụ; Jehova bụ́ Chineke unu ga-enyefekwa ya n’aka unu.+
26 Jọshụa eweghachighịkwa aka ahụ o ji setịa árọ̀+ ahụ ruo mgbe o gbuchara+ ndị niile bi n’obodo E-aị.