Ọpụpụ 17:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 O wee ruo na ozugbo Mozis weliri aka ya, ụmụ Izrel ana-emeri;+ ma ozugbo o weturu aka ya, ndị Amalek ana-emeri. Joshụa 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehova wee sị Jọshụa: “Setịa árọ̀ ahụ i ji n’aka n’ebe chere E-aị ihu,+ n’ihi na n’aka gị ka m ga-enyefe ya.”+ Jọshụa wee setịa árọ̀ ahụ o ji n’aka n’ebe chere obodo ahụ ihu.
11 O wee ruo na ozugbo Mozis weliri aka ya, ụmụ Izrel ana-emeri;+ ma ozugbo o weturu aka ya, ndị Amalek ana-emeri.
18 Jehova wee sị Jọshụa: “Setịa árọ̀ ahụ i ji n’aka n’ebe chere E-aị ihu,+ n’ihi na n’aka gị ka m ga-enyefe ya.”+ Jọshụa wee setịa árọ̀ ahụ o ji n’aka n’ebe chere obodo ahụ ihu.