17 Ma anyị onwe anyị ga-ejikere soro ná ndị na-ebu agha+ n’ihu ụmụ Izrel ruo mgbe ọ bụla anyị kpọgara ha n’obodo ha, ma ụmụntakịrị anyị ga-ebi n’obodo e wusiri ike ka ndị bi n’ala a ghara imetụ ha aka.
22 e wee merie ala ahụ n’ihu Jehova,+ e mesịa unu alọghachi,+ n’ezie, unu ga-abụ ndị ikpe na-amaghị n’ebe Jehova nọ nakwa n’ebe Izrel nọ; ala a ga-aghọkwa nke unu n’ihu Jehova.+
20 ruo mgbe Jehova ga-eme ka ụmụnne unu zuru ike, dị ka unu onwe unu, ha enwetakwa ala ahụ nke Jehova bụ́ Chineke unu na-enye ha n’ofe Jọdan; e mesịa, onye ọ bụla n’ime unu ga-alọghachi n’ihe nketa ya nke m nyere unu.’+