Jona 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ònye manụ ma ezi Chineke ọ̀ ga-alaghachi azụ ma gbanwee obi+ ya wee mee ka iwe ya dị ọkụ dajụọ, anyị ewee ghara ịla n’iyi?”+ Ndị Rom 3:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ka ọ̀ bụ Chineke nke naanị ndị Juu?+ Ọ́ bụghịkwa nke ndị mba ọzọ?+ Ee, ọ bụkwa nke ndị mba ọzọ,+ Ndị Hibru 11:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ọ bụ okwukwe Rehab+ bụ́ nwaanyị akwụna mere ka ọ ghara iso ndị nupụrụ isi laa n’iyi, n’ihi na ọ nabatara ndị nledo ahụ n’udo.+
9 Ònye manụ ma ezi Chineke ọ̀ ga-alaghachi azụ ma gbanwee obi+ ya wee mee ka iwe ya dị ọkụ dajụọ, anyị ewee ghara ịla n’iyi?”+
31 Ọ bụ okwukwe Rehab+ bụ́ nwaanyị akwụna mere ka ọ ghara iso ndị nupụrụ isi laa n’iyi, n’ihi na ọ nabatara ndị nledo ahụ n’udo.+