Diuterọnọmi 22:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ọ bụrụ na ị na-ewu ụlọ ọhụrụ, rụnye ihe nrụbichi n’elu ụlọ gị,+ ka i wee ghara ime ka ikpe ọbara ma ụlọ gị n’ihi na mmadụ nwere ike isi na ya dapụ. 2 Samuel 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee ruo n’oge mgbede na Devid biliri n’ihe ndina ya, na-ejegharị n’elu ụlọ+ eze; ọ nọkwa n’elu ụlọ ahụ hụ+ otu nwaanyị na-asa ahụ́, nwaanyị ahụ makwara mma nke ukwuu.+ Ọrụ Ndịozi 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’echi ya, ka ha nọ na njem ha, na-abịaru obodo ahụ nso, Pita gbagooro n’elu ụlọ+ ịga kpee ekpere n’ihe dị ka awa nke isii.*+
8 “Ọ bụrụ na ị na-ewu ụlọ ọhụrụ, rụnye ihe nrụbichi n’elu ụlọ gị,+ ka i wee ghara ime ka ikpe ọbara ma ụlọ gị n’ihi na mmadụ nwere ike isi na ya dapụ.
2 O wee ruo n’oge mgbede na Devid biliri n’ihe ndina ya, na-ejegharị n’elu ụlọ+ eze; ọ nọkwa n’elu ụlọ ahụ hụ+ otu nwaanyị na-asa ahụ́, nwaanyị ahụ makwara mma nke ukwuu.+
9 N’echi ya, ka ha nọ na njem ha, na-abịaru obodo ahụ nso, Pita gbagooro n’elu ụlọ+ ịga kpee ekpere n’ihe dị ka awa nke isii.*+