12 Anyị wee weghara ala a n’oge ahụ; enyewo m ụmụ Ruben na ụmụ Gad+ ala malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn, na ọkara ógbè Gilied nke bụ́ ugwu ugwu nakwa obodo ya dị iche iche.
26 Mgbe Izrel bi na Heshbọn na obodo nta ya niile+ nakwa n’Aroa+ na obodo nta ya niile nakwa n’obodo niile dị n’akụkụ mmiri Anọn ruo narị afọ atọ, gịnịzi mere ị napụghị ha ya n’oge ahụ?+