Ọnụ Ọgụgụ 32:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ụmụ Gad wee wuo Daịbọn+ na Atarọt+ na Aroa,+ Diuterọnọmi 4:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn, ruo n’Ugwu Sayọn, ya bụ, Hemọn,+ Joshụa 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Saịhọn+ eze ndị Amọraịt, onye biri na Heshbọn,+ bụ́ onye na-achị malite n’Aroa+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn,+ na etiti ndagwurugwu ahụ, na ọkara nke Gilied ruo Jabọk+ bụ́ iyi ndagwurugwu, nke bụ́ ókè nke ala ụmụ Amọn,
2 Saịhọn+ eze ndị Amọraịt, onye biri na Heshbọn,+ bụ́ onye na-achị malite n’Aroa+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn,+ na etiti ndagwurugwu ahụ, na ọkara nke Gilied ruo Jabọk+ bụ́ iyi ndagwurugwu, nke bụ́ ókè nke ala ụmụ Amọn,