Diuterọnọmi 29:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ikpeazụ, unu rutere ebe a, Saịhọn eze Heshbọn+ na Ọg+ eze Beshan pụtakwara ibuso anyị agha, ma anyị meriri ha.+ Joshụa 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 nakwa ihe niile o mere eze abụọ nke ndị Amọraịt bụ́ ndị bi n’ofe Jọdan, ya bụ, Saịhọn+ eze Heshbọn na Ọg+ eze Beshan, onye nọ n’Ashtarọt.+
7 N’ikpeazụ, unu rutere ebe a, Saịhọn eze Heshbọn+ na Ọg+ eze Beshan pụtakwara ibuso anyị agha, ma anyị meriri ha.+
10 nakwa ihe niile o mere eze abụọ nke ndị Amọraịt bụ́ ndị bi n’ofe Jọdan, ya bụ, Saịhọn+ eze Heshbọn na Ọg+ eze Beshan, onye nọ n’Ashtarọt.+