Ọnụ Ọgụgụ 21:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi na Heshbọn bụ obodo Saịhọn.+ Ọ bụ ya bụ eze ndị Amọraịt,+ ọ bụkwa ya busoro eze Moab agha n’oge gara aga wee nara ya ala ya niile ruo Anọn.+ Diuterọnọmi 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otú ọ dị, anyị bibiri ha,+ dị nnọọ ka anyị mere Saịhọn eze Heshbọn, mgbe anyị bibiri obodo niile, ndị ikom, ndị inyom na ụmụntakịrị.+
26 N’ihi na Heshbọn bụ obodo Saịhọn.+ Ọ bụ ya bụ eze ndị Amọraịt,+ ọ bụkwa ya busoro eze Moab agha n’oge gara aga wee nara ya ala ya niile ruo Anọn.+
6 Otú ọ dị, anyị bibiri ha,+ dị nnọọ ka anyị mere Saịhọn eze Heshbọn, mgbe anyị bibiri obodo niile, ndị ikom, ndị inyom na ụmụntakịrị.+