Diuterọnọmi 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị Horaịt+ biri na Sia n’oge gboo, ụmụ Isọ+ napụkwara ha ala ha ma laa ha n’iyi n’ihu ha wee bichie ha,+ dị nnọọ ka Izrel ga-eme ala nke bụ́ ihe nketa ya, nke Jehova ga-enye ha.)
12 Ndị Horaịt+ biri na Sia n’oge gboo, ụmụ Isọ+ napụkwara ha ala ha ma laa ha n’iyi n’ihu ha wee bichie ha,+ dị nnọọ ka Izrel ga-eme ala nke bụ́ ihe nketa ya, nke Jehova ga-enye ha.)