Ndị Ikpe 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee ruo na mgbe Aksa na-ala, ọ nọ na-agwa di ya ka ọ rịọta nna ya ala. O wee kụọ aka mgbe ọ nọ n’elu ịnyịnya ibu.+ Keleb wee sị ya: “Gịnị ka ị chọrọ?”
14 O wee ruo na mgbe Aksa na-ala, ọ nọ na-agwa di ya ka ọ rịọta nna ya ala. O wee kụọ aka mgbe ọ nọ n’elu ịnyịnya ibu.+ Keleb wee sị ya: “Gịnị ka ị chọrọ?”