Joshụa 15:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee ruo na mgbe nwaanyị a na-ala, ọ nọ na-agwa di ya ka ọ rịọta nna ya ala. Nwaanyị a wee kụọ aka mgbe ọ nọ n’elu ịnyịnya ibu. Keleb wee sị ya: “Gịnị ka ị chọrọ?”+
18 O wee ruo na mgbe nwaanyị a na-ala, ọ nọ na-agwa di ya ka ọ rịọta nna ya ala. Nwaanyị a wee kụọ aka mgbe ọ nọ n’elu ịnyịnya ibu. Keleb wee sị ya: “Gịnị ka ị chọrọ?”+