Ndị Ikpe 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee sị ya: “Biko, nye m ngọzi,+ n’ihi na ọ bụ otu ibé ala nke dị n’ebe ndịda ka i nyere m, biko, nye m Gọlọt-meyim.” Keleb wee nye ya Gọlọt+ Mgbago na Gọlọt Ndịda.
15 O wee sị ya: “Biko, nye m ngọzi,+ n’ihi na ọ bụ otu ibé ala nke dị n’ebe ndịda ka i nyere m, biko, nye m Gọlọt-meyim.” Keleb wee nye ya Gọlọt+ Mgbago na Gọlọt Ndịda.