Nehemaya 11:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Zanoa,+ Adọlam+ na ógbè ha niile, Lekish+ na ala ya, Azika+ na obodo nta ya niile. Ha wee maa ụlọikwuu ha malite na Bia-shiba ruo nnọọ na ndagwurugwu Hinọm.+
30 Zanoa,+ Adọlam+ na ógbè ha niile, Lekish+ na ala ya, Azika+ na obodo nta ya niile. Ha wee maa ụlọikwuu ha malite na Bia-shiba ruo nnọọ na ndagwurugwu Hinọm.+