Joshụa 10:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Adonaị-zidek bụ́ eze Jeruselem+ wee zie ozi zigara Hoham eze Hibrọn+ na Paịram eze Jamọt+ na Jefaya eze Lekish+ na Diba eze Eglọn,+ sị, Joshụa 15:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Lekish+ na Bọzkat+ na Eglọn,+ Aịzaya 37:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 E mesịa, Rabshake+ laghachiri wee hụ ka eze Asiria na-ebuso Libna agha,+ n’ihi na ọ nụrụ na o siwo na Lekish pụọ.+
3 Adonaị-zidek bụ́ eze Jeruselem+ wee zie ozi zigara Hoham eze Hibrọn+ na Paịram eze Jamọt+ na Jefaya eze Lekish+ na Diba eze Eglọn,+ sị,
8 E mesịa, Rabshake+ laghachiri wee hụ ka eze Asiria na-ebuso Libna agha,+ n’ihi na ọ nụrụ na o siwo na Lekish pụọ.+