25 Nzukọ+ unu ga-anapụta onye ahụ gburu mmadụ n’aka onye ọbọ ọbara ahụ, nzukọ unu ga-akpọghachi ya n’obodo mgbaba ahụ ọ gbagara, ọ ga-ebikwa ebe ahụ ruo mgbe nnukwu onye nchụàjà e tere mmanụ dị nsọ nwụrụ.+
10 ka e wee ghara ịwụfu ọbara ọ bụla nke na-emeghị ihe ọjọọ+ n’ala gị nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị ka ọ bụrụ ihe nketa gị, ikpe ọmụma ọbara ọ bụla agaghịkwa adị n’isi gị.+