Ọnụ Ọgụgụ 35:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Nzukọ+ unu ga-anapụta onye ahụ gburu mmadụ n’aka onye ọbọ ọbara ahụ, nzukọ unu ga-akpọghachi ya n’obodo mgbaba ahụ ọ gbagara, ọ ga-ebikwa ebe ahụ ruo mgbe nnukwu onye nchụàjà e tere mmanụ dị nsọ nwụrụ.+ Ndị Hibru 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọtụtụ ndị ghọkwara ndị nchụàjà, onye pụọ ibe ya anọchie,+ n’ihi na ọnwụ gbochiri ha+ ịnọgide na-abụ ya,
25 Nzukọ+ unu ga-anapụta onye ahụ gburu mmadụ n’aka onye ọbọ ọbara ahụ, nzukọ unu ga-akpọghachi ya n’obodo mgbaba ahụ ọ gbagara, ọ ga-ebikwa ebe ahụ ruo mgbe nnukwu onye nchụàjà e tere mmanụ dị nsọ nwụrụ.+
23 Ọtụtụ ndị ghọkwara ndị nchụàjà, onye pụọ ibe ya anọchie,+ n’ihi na ọnwụ gbochiri ha+ ịnọgide na-abụ ya,