Ọnụ Ọgụgụ 35:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi na o kwesịrị ibi n’obodo ahụ ọ gbagara ruo mgbe nnukwu onye nchụàjà nwụrụ,+ mgbe nnukwu onye nchụàjà nwụsịrị, onye ahụ gburu mmadụ nwere ike ịlaghachi n’ala ya.
28 N’ihi na o kwesịrị ibi n’obodo ahụ ọ gbagara ruo mgbe nnukwu onye nchụàjà nwụrụ,+ mgbe nnukwu onye nchụàjà nwụsịrị, onye ahụ gburu mmadụ nwere ike ịlaghachi n’ala ya.