Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 6:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 lezie anya ka ị ghara ichefu+ Jehova, bụ́ onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt, n’ụlọ ndị ohu.

  • Diuterọnọmi 31:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ụmụ ha ndị na-amabeghị ihe ndị a ga-ege ntị,+ ha ga-amụtakwa ịtụ egwu Jehova bụ́ Chineke unu ụbọchị niile unu na-adị ndụ n’ala ahụ unu na-agafe Jọdan inweta.”+

  • Ndị Ikpe 2:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ha egeghị ọbụna ndị ikpe ha ntị, kama ha na chi ọzọ dị iche iche+ nwere mmekọahụ rụrụ arụ,+ ha wee kpọọrọ ha isiala. N’egbughị oge, ha hapụrụ ụzọ ndị nna nna ha jere ije na ya, bụ́ ndị rubere isi n’iwu Jehova.+ Ha emeghị otú ahụ.

  • 1 Ihe E Mere 28:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 “Ma gị onwe gị, Sọlọmọn nwa m, mara+ Chineke nke nna gị, jirikwa obi gị dum+ na mkpụrụ obi jupụtara n’aṅụrị+ jeere ya ozi;+ n’ihi na Jehova na-enyocha obi niile,+ ọ na-amatakwa ihe niile mmadụ na-eche n’echiche.+ Ọ bụrụ na ị chọọ ya, ọ ga-ekwe ka ị chọta ya;+ ma ọ bụrụ na ị hapụ ya,+ ọ ga-ajụ gị ruo mgbe ebighị ebi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya