Ndị Ikpe 19:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ha wee banye n’ebe ahụ ka ha gaa rahụ na Gibia. Ha wee banye gaa nọdụ ala n’ámá obodo ahụ, ọ dịghịkwa onye kpọbatara ha n’ụlọ ka ha nọrọ ka chi bọọ.+ Ndị Rom 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Na-enyenụ ndị nsọ ihe dị ka mkpa ha si dị.+ Na-elenụ ọbịa.+ Ndị Hibru 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu echefula ile ọbịa,+ n’ihi na site na ya, ụfọdụ lere ndị mmụọ ozi ọbịa+ n’amaghị ama. 1 Pita 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Na-elenụ ibe unu ọbịa n’atamughị ntamu.+
15 Ha wee banye n’ebe ahụ ka ha gaa rahụ na Gibia. Ha wee banye gaa nọdụ ala n’ámá obodo ahụ, ọ dịghịkwa onye kpọbatara ha n’ụlọ ka ha nọrọ ka chi bọọ.+