Levitikọs 18:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụrụ na e nwee onye mere nke ọ bụla n’ihe arụ ndị a niile, a ga-ebipụ mkpụrụ obi mere ya n’etiti ndị ya.+ Ndị Ikpe 20:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụmụ Benjamin wee si n’obodo ha niile zukọta n’ụbọchị ahụ, puku ndị ikom iri abụọ na isii ndị na-ebu mma agha,+ ma e wezụga ndị bi na Gibia, bụ́ ebe e si kpọkọta narị ndị ikom asaa a họrọ ahọ. Ndị Ikpe 20:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ndị Benjamin niile nwụrụnụ n’ụbọchị ahụ wee dịrị puku mmadụ iri abụọ na ise ndị na-ebu mma agha,+ ha niile bụcha ndị dike.
29 Ọ bụrụ na e nwee onye mere nke ọ bụla n’ihe arụ ndị a niile, a ga-ebipụ mkpụrụ obi mere ya n’etiti ndị ya.+
15 Ụmụ Benjamin wee si n’obodo ha niile zukọta n’ụbọchị ahụ, puku ndị ikom iri abụọ na isii ndị na-ebu mma agha,+ ma e wezụga ndị bi na Gibia, bụ́ ebe e si kpọkọta narị ndị ikom asaa a họrọ ahọ.
46 Ndị Benjamin niile nwụrụnụ n’ụbọchị ahụ wee dịrị puku mmadụ iri abụọ na ise ndị na-ebu mma agha,+ ha niile bụcha ndị dike.